Diuteronomi 1:46
Deuteronomy 1:46 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼihi ya, unu nọrọ ọtụtụ oge na Kadesh. 1:1 Nke a bụ nʼofe Jọdan 1:2 Ugwu Horeb Aha ọzọ a na-akpọ ugwu Horeb bụ ugwu Saịnaị. 1:21 Jos 1:6,9 1:23 Ọnụ 13:2-3 1:28 Ụmụ Anak Ụmụ Anak bụ ndị bi nʼala Kenan. Ha bụ ndị a kọwara dịka ndị gbara nnọọ dimkpa, topụkwa etopụ. Ọnụ 13:28 1:30 Ọpụ 14:14; Dit 3:22; 20:4; Neh 4:20
Deuteronomy 1:46 in English
Deuteronomy 1:46 · Berean Standard Bible
For this reason you stayed in Kadesh for a long time—a very long time.
Context
44Ndị Amọrị bụ ndị bi nʼugwu ahụ pụtara, ha chụsasịrị unu dịka aṅụ si eme, tidaa unu nʼala site na Sia ruo Homa. 45Emesịa, unu lọghachiri bịa kwaa akwa nʼihu Onyenwe anyị, ma o geghị ntị nye olu akwa unu, ọ ṅakwaghị unu ntị. 46Nʼihi ya, unu nọrọ ọtụtụ oge na Kadesh.
1:1 Nke a bụ nʼofe Jọdan
1:2 Ugwu Horeb Aha ọzọ a na-akpọ ugwu Horeb bụ ugwu Saịnaị.
1:21 Jos 1:6,9
1:23 Ọnụ 13:2-3
1:28 Ụmụ Anak Ụmụ Anak bụ ndị bi nʼala Kenan. Ha bụ ndị a kọwara dịka ndị gbara nnọọ dimkpa, topụkwa etopụ. Ọnụ 13:28
1:30 Ọpụ 14:14; Dit 3:22; 20:4; Neh 4:20
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.