Ndị Kọlọsị 4:15
Colossians 4:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Keleerenụ m ụmụnna anyị bi na Laodisia na nwanna anyị Nimfas na chọọchị na-ezukọ nʼụlọ ya.
Colossians 4:15 in English
Colossians 4:15 · Berean Standard Bible
Greet the brothers in Laodicea, as well as Nympha and the church that meets at her house.
Context
13Ana m agbara ya akaebe na ọ rụsịrị ọrụ ike nʼihi unu na nʼihi ndị Laodisia na ndị Hierapolis. 14Ezi enyi anyị Luk, onye dibịa ukwu anyị na Dimas na-ekele unu. 15Keleerenụ m ụmụnna anyị bi na Laodisia na nwanna anyị Nimfas na chọọchị na-ezukọ nʼụlọ ya. 16Mgbe unu gụchara akwụkwọ a, hụnụ na a gụkwara ya na nzukọ dị na Laodisia. Gụọkwanụ nʼotu mgbe ahụ akwụkwọ nke si na Laodisia bịa. 17Gwanụ Akipos ka ọ kpachapụ anya rụchaa ọrụ Onyenwe anyị nyere ya ịrụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.