Ndị Kọlọsị 4:14
Colossians 4:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ezi enyi anyị Luk, onye dibịa ukwu anyị na Dimas na-ekele unu.
Colossians 4:14 in English
Colossians 4:14 · Berean Standard Bible
Luke, the beloved physician, and Demas send you greetings.
Context
12Epafras, odibo Kraịst Jisọs na onye bụkwa otu onye nʼime ọgbakọ unu na-ekele unu. Oge niile ka ọ na-ekpe ekpere nʼihi unu, na-arịọ ka unu guzosie ike bụrụ ndị tozuru etozu na ndị kwesiri ike nʼọchịchọ niile nke Chineke. 13Ana m agbara ya akaebe na ọ rụsịrị ọrụ ike nʼihi unu na nʼihi ndị Laodisia na ndị Hierapolis. 14Ezi enyi anyị Luk, onye dibịa ukwu anyị na Dimas na-ekele unu. 15Keleerenụ m ụmụnna anyị bi na Laodisia na nwanna anyị Nimfas na chọọchị na-ezukọ nʼụlọ ya. 16Mgbe unu gụchara akwụkwọ a, hụnụ na a gụkwara ya na nzukọ dị na Laodisia. Gụọkwanụ nʼotu mgbe ahụ akwụkwọ nke si na Laodisia bịa.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.