Native Bible

Amos 6:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Unu ndị na-aṅụrị ọṅụ nʼihi na unu meriri obodo Lo Deba,* ndị na-asị, “Ọ bụghị site nʼike aka anyị ka anyị nwetakwara Kanaịm?”*

Amos 6:13 in English

Amos 6:13 · Berean Standard Bible

you who rejoice in Lo-debar * and say, ‘Did we not take Karnaim * by our own strength?’

Context

11Nʼihi na lee, Onyenwe anyị e nyela iwu. Ọ ghaghị itikpọsị ụlọ ukwu ndị ahụ, tiriekwa ụlọ nta ndị ahụ niile. 12Ịnyịnya ọ na-agba ọsọ nʼelu nkume? Mmadụ ọ na-eji ehi abụọ e jikọtara ọnụ akọ elu osimiri? Ma unu atụgharịala ikpe ziri ezi mee ya ka ọ ghọọ nsi, mkpụrụ nke ezi omume ka unu mekwara ka ọ ghọọ ihe ilu. 13Unu ndị na-aṅụrị ọṅụ nʼihi na unu meriri obodo Lo Deba,* ndị na-asị, “Ọ bụghị site nʼike aka anyị ka anyị nwetakwara Kanaịm?”* 14“Ma lee, aghaghị m ime ka otu mba bilie imegide unu, ụlọ Izrel,” otu a ka Onyenwe anyị Chineke Onye pụrụ ime ihe niile kwubiri ya. “Ha ga-emekpa unu ahụ site nʼụzọ niile site na Lebo Hamat ruo ndagwurugwu Araba.” 6:13 Ya bụ, ihe na-abaghị uru 6:13 Kanaịm pụtara mpi; mpi nʼebe mpi na-egosi ịdị ike.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.