Native Bible

Amos 6:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Ma lee, aghaghị m ime ka otu mba bilie imegide unu, ụlọ Izrel,” otu a ka Onyenwe anyị Chineke Onye pụrụ ime ihe niile kwubiri ya. “Ha ga-emekpa unu ahụ site nʼụzọ niile site na Lebo Hamat ruo ndagwurugwu Araba.” 6:13 Ya bụ, ihe na-abaghị uru 6:13 Kanaịm pụtara mpi; mpi nʼebe mpi na-egosi ịdị ike.

Amos 6:14 in English

Amos 6:14 · Berean Standard Bible

For behold, I will raise up a nation against you, O house of Israel,” declares the LORD, the God of Hosts, “and they will oppress you from Lebo-hamath to the Brook of the Arabah.”

Context

12Ịnyịnya ọ na-agba ọsọ nʼelu nkume? Mmadụ ọ na-eji ehi abụọ e jikọtara ọnụ akọ elu osimiri? Ma unu atụgharịala ikpe ziri ezi mee ya ka ọ ghọọ nsi, mkpụrụ nke ezi omume ka unu mekwara ka ọ ghọọ ihe ilu. 13Unu ndị na-aṅụrị ọṅụ nʼihi na unu meriri obodo Lo Deba,* ndị na-asị, “Ọ bụghị site nʼike aka anyị ka anyị nwetakwara Kanaịm?”* 14“Ma lee, aghaghị m ime ka otu mba bilie imegide unu, ụlọ Izrel,” otu a ka Onyenwe anyị Chineke Onye pụrụ ime ihe niile kwubiri ya. “Ha ga-emekpa unu ahụ site nʼụzọ niile site na Lebo Hamat ruo ndagwurugwu Araba.” 6:13 Ya bụ, ihe na-abaghị uru 6:13 Kanaịm pụtara mpi; mpi nʼebe mpi na-egosi ịdị ike.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.