Ọrụ Ndị Ozi 9:5
Acts 9:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ sịrị, “Ị bụ onye, Onyenwe anyị?” Olu ahụ zaghachiri, “Abụ m Jisọs onye ị na-akpagbu.
Acts 9:5 in English
Acts 9:5 · Berean Standard Bible
“Who are You, Lord?” Saul asked. “I am Jesus, whom you are persecuting,” He replied.*
Context
3Mgbe ọ na-aga nʼụzọ, ọ bịaruru ebe dị Damaskọs nso. Na mberede, ihe ìhè nke sitere nʼeluigwe chara ya gburugburu. 4Ọ dara nʼala, nụ olu na-akpọ ya oku, “Sọl, Sọl, gịnị mere i ji na-akpagbu m?” 5Ọ sịrị, “Ị bụ onye, Onyenwe anyị?”
Olu ahụ zaghachiri, “Abụ m Jisọs onye ị na-akpagbu. 6Ugbu a, bilie, baa nʼime obodo, a ga-agwa gị ihe ị na-aghaghị imezu.” 7Ndị ikom ha na ya so aga guzoro nʼebe ahụ, ma ha enweghị ike ikwu okwu. Ha nụrụ olu ahụ, ma ha ahụghị onye ọbụla.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.