Ọrụ Ndị Ozi 7:48
Acts 7:48 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Otu ọ dị, Onye kachasị ihe niile elu adịghị ebi nʼụlọ e ji aka wuo, dịka onye amụma kwuru,
Acts 7:48 in English
Acts 7:48 · Berean Standard Bible
However, the Most High does not dwell in houses made by human hands. As the prophet says:
Context
46Onye chọtara ihuọma nʼebe Chineke nọ, ma rịọ ka o wuore Chineke nke Jekọb ebe obibi. 47Ma ọ bụ Solomọn wuru ya ụlọ ahụ. 48“Otu ọ dị, Onye kachasị ihe niile elu adịghị ebi nʼụlọ e ji aka wuo, dịka onye amụma kwuru, 49“ ‘Eluigwe bụ ocheeze m.
Ụwa bụkwa ebe mgbakwasị ụkwụ m.
Ụdị ụlọ dị aṅaa ka unu ga-ewuru m?
Maọbụ ebee ka ebe izuike m ga-adị?
Ka Onyenwe anyị kwuru. 50Ọ bụghị aka m mere ihe ndị a niile?’*
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.