Ọrụ Ndị Ozi 4:36
Acts 4:36 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Josef onye ikwu Livayị, onye sitere na Saiprọs, onye ndị ozi na-akpọ Banabas (nke pụtara “nwa nke nkasiobi”).
Acts 4:36 in English
Acts 4:36 · Berean Standard Bible
Joseph, a Levite from Cyprus, whom the apostles called Barnabas (meaning Son of Encouragement),
Context
34O nweghị onye mkpa kpara nʼime ha, nʼihi na site nʼoge ruo nʼoge, ndị nwere ala maọbụ ụlọ na-ere ha, ma wetakwa ego ha retara na ha, 35nye ndị ozi, a na-ekekwa ya nye onye ọbụla dị ka mkpa ya si dị. 36Josef onye ikwu Livayị, onye sitere na Saiprọs, onye ndị ozi na-akpọ Banabas (nke pụtara “nwa nke nkasiobi”). 37O rere ala o nwere, weta ego ya, ma tọgbọ ya nʼụkwụ ndị ozi.
4:11 Abụ 118:22
4:26 Abụ 2:1,2
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.