Native Bible

Acts 4:35 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

nye ndị ozi, a na-ekekwa ya nye onye ọbụla dị ka mkpa ya si dị.

Acts 4:35 in English

Acts 4:35 · Berean Standard Bible

and lay them at the apostles’ feet for distribution to anyone as he had need.

Context

33Ndị ozi sitere nʼike gaa nʼihu na-agba ama banyere mbilite nʼọnwụ Onyenwe anyị Jisọs, oke amara bakwaara ha niile ụba. 34O nweghị onye mkpa kpara nʼime ha, nʼihi na site nʼoge ruo nʼoge, ndị nwere ala maọbụ ụlọ na-ere ha, ma wetakwa ego ha retara na ha, 35nye ndị ozi, a na-ekekwa ya nye onye ọbụla dị ka mkpa ya si dị. 36Josef onye ikwu Livayị, onye sitere na Saiprọs, onye ndị ozi na-akpọ Banabas (nke pụtara “nwa nke nkasiobi”). 37O rere ala o nwere, weta ego ya, ma tọgbọ ya nʼụkwụ ndị ozi. 4:11 Abụ 118:22 4:26 Abụ 2:1,2

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.