Native Bible

Acts 4:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼihi na nwoke a gwọrọ nʼụzọ dị ebube agafeela iri afọ anọ.

Acts 4:22 in English

Acts 4:22 · Berean Standard Bible

For the man who was miraculously healed was over forty years old.

Context

20Nʼihi na ọ bụ ihe rara ahụ na anyị ga-akwụsị ikwu okwu banyere ihe ahụ anyị hụrụ na nke anyị nụrụ.” 21Mgbe ha batụchara ha mba, ha hapụrụ ha ka ha laa. O nweghị ụzọ ọbụla ha ga-esi taa ha ahụhụ nʼihi na mmadụ niile nọ na-eto Chineke nʼihi ihe a mere. 22Nʼihi na nwoke a gwọrọ nʼụzọ dị ebube agafeela iri afọ anọ. 23Mgbe ha hapụrụ ha, ha lara kọọrọ ndị ibe ha ihe ndịisi nchụaja na ndị okenye gwara ha. 24Mgbe ha nụrụ nke a, ha niile ji otu obi welie olu ha kpọkuo Chineke, sị, “Gị, Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị, gị onwe gị kere eluigwe na ụwa, na oke osimiri, na ihe niile dị nʼime ha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.