Ọrụ Ndị Ozi 26:27
Acts 26:27 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Gị eze Agripa, i kwenyeghị na ndị amụma? Amaara m na i kweere.”
Acts 26:27 in English
Acts 26:27 · Berean Standard Bible
King Agrippa, do you believe the prophets? I know you do.”
Context
25Ma Pọl sịrị, “Isi emebighị m, ezigbo nna anyị Festọs. Ihe m na-ekwu nʼanya udo bụ naanị eziokwu. 26Eze nʼonwe ya makwaara ihe ndị a niile, nʼihi ya ejighị m egwu ọbụla agwa ya okwu a. Ekwenyere m na ọ dịghị ihe ọbụla nʼime ihe ndị a merenụ nke ezonarịrị ya, nʼihi na o nweghị nke mere na nzuzo. 27Gị eze Agripa, i kwenyeghị na ndị amụma? Amaara m na i kweere.” 28Mgbe ahụ Agripa sịrị, “Pọl, ị na-achọ nʼime ntakịrị oge a ịkwagide m ka m bụrụ onye kwere na Kraịst?” 29Ma Pọl sịrị, “Ọ gaara atọ m ụtọ ma ọ bụrụ na Chineke ga-ekwe, mee ka gị na ndị niile nọ nʼebe a bụrụ ihe mụ onwe m bụ nʼime Kraịst ma ewezuga agbụ ndị a.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.