Native Bible

Acts 21:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ụbọchị ndị a gasịrị, anyị jikere bilie ịga Jerusalem.

Acts 21:15 in English

Acts 21:15 · Berean Standard Bible

After these days, we packed up and went on to Jerusalem.

Context

13Ma Pọl zaghachiri, “Gịnị ka unu na-eme, ọ bụ akwa ka unu na-ebe, na-eme ka obi gbawaa m? Nʼihi na ọ bụghị naanị na m dị njikere ka e kee m agbụ, kama ejikekwara m iwere ndụ m nye na Jerusalem nʼihi aha Onyenwe anyị Jisọs.” 14Ebe ọ na-ekweghị ege anyị ntị, anyị kwụsịrị ma sị, “Ka e mee uche Onyenwe anyị.” 15Mgbe ụbọchị ndị a gasịrị, anyị jikere bilie ịga Jerusalem. 16Ụfọdụ ndị na-eso ụzọ ahụ ndị nọ na Sizaria, duuru anyị gaa, ha kpọruru anyị nʼụlọ Mnasin, onye Saiprọs ebe anyị ga-anọ dịka ọbịa, onye sitere na mbụ bụrụ onye na-eso ụzọ ahụ. 17Mgbe anyị rutere Jerusalem, ndị ụmụnna jiri obi ụtọ nabata anyị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.