Native Bible

Acts 2:47 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Dịka ha gara nʼihu na-eto Chineke, ha nwetara ihuọma nʼaka ndị mmadụ. Onyenwe anyị na-atụkwasịkwara ha ndị a na-azọpụta kwa ụbọchị. 2:21 Jul 2:28-32 2:28 Abụ 16:8-11 2:35 Abụ 110:1

Acts 2:47 in English

Acts 2:47 · Berean Standard Bible

praising God and enjoying the favor of all the people. And the Lord added to their number daily those who were being saved.

Context

45Ha rere ihe ha nwere na nke ha kpatara, kenye onye ọbụla dịka mkpa ya siri dị. 46Ha gara nʼihu na-ezukọta nʼụlọnsọ ukwu ikpe ekpere kwa ụbọchị. Ha na-erikọkwa nri nʼụlọ ha, nʼobi ọṅụ na ekele. 47Dịka ha gara nʼihu na-eto Chineke, ha nwetara ihuọma nʼaka ndị mmadụ. Onyenwe anyị na-atụkwasịkwara ha ndị a na-azọpụta kwa ụbọchị. 2:21 Jul 2:28-32 2:28 Abụ 16:8-11 2:35 Abụ 110:1

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.