Native Bible

Acts 19:41 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe o kwuchara nke a, ọ gbasara ha. 19:9 Nke a bụ ebe a na-anọ na-akụziri ọha mmadụ ihe. 19:26 Ya bụ, chi nke mmadụ hiwere

Acts 19:41 in English

Acts 19:41 · Berean Standard Bible

After he had said this, he dismissed the assembly.

Context

39Ma ọ bụrụ na o nwere ihe ọzọ dị iche unu chọrọ ka e mee, a ga-edozi ya na nzukọ nke ndị obodo na-eme nʼụzọ ziri ezi. 40Nʼihi na egwu dị, na-eleghị anya a ga-eji ihe nke mere taa boo anyị ebubo na anyị na-ebute ọgbaaghara. Anyị enweghị ọsịsa ziri ezi banyere ọgbaaghara nke a.” 41Mgbe o kwuchara nke a, ọ gbasara ha. 19:9 Nke a bụ ebe a na-anọ na-akụziri ọha mmadụ ihe. 19:26 Ya bụ, chi nke mmadụ hiwere

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.