Native Bible

Acts 15:35 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Pọl na Banabas nọgidere nʼAntiọk, ebe ha na ndị ọzọ kuziri ihe ma kwusakwa okwu Onyenwe anyị.

Acts 15:35 in English

Acts 15:35 · Berean Standard Bible

But Paul and Barnabas remained at Antioch, along with many others, teaching and preaching the word of the Lord.

Context

33Mgbe ha nọnyesịrị ha nwa oge nta, ndị kwere ekwe ji ngọzị nke udo zilaga ha ka ha laghachikwuru ndị zitere ha. 34Ma ọ masịrị Saịlas ịnọtukwu nʼebe ahụ.* 35Pọl na Banabas nọgidere nʼAntiọk, ebe ha na ndị ọzọ kuziri ihe ma kwusakwa okwu Onyenwe anyị. 36Mgbe ụbọchị ole na ole gasịrị, Pọl gwara Banabas, “Ka anyị gaghachi nʼobodo niile anyị kwusara okwu Onyenwe anyị nʼotu nʼotu, mata ka ndị kwere ekwe si agbalị nʼebe ahụ.” 37Banabas chọrọ ka ha na Jọn onye a na-akpọ Mak soro gaa.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.