Ọrụ Ndị Ozi 12:24
Acts 12:24 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma okwu Chineke gara nʼihu na-aba ụba na-agbasakwa.
Acts 12:24 in English
Acts 12:24 · Berean Standard Bible
But the word of God continued to spread and multiply.
Context
22Igwe mmadụ ahụ nọ na-eti mkpu, “Nke a abụghị olu mmadụ, ọ bụ olu chi!” 23Nʼotu oge ahụ, mmụọ ozi Onyenwe anyị tiri ya ihe otiti dị egwu nʼihi na o nyeghị Chineke otuto ma otu. Ikpuru ripịara ya ahụ, nke mere ka ọ nwụọ. 24Ma okwu Chineke gara nʼihu na-aba ụba na-agbasakwa. 25Mgbe ha rụchara ọrụ ha, Banabas na Sọl si Jerusalem lọghachi. Ha kpọọrọ Jọn onye a na-akpọkwa Mak nʼije ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.