Ọrụ Ndị Ozi 12:25
Acts 12:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe ha rụchara ọrụ ha, Banabas na Sọl si Jerusalem lọghachi. Ha kpọọrọ Jọn onye a na-akpọkwa Mak nʼije ha.
Acts 12:25 in English
Acts 12:25 · Berean Standard Bible
When Barnabas and Saul had fulfilled their mission to Jerusalem, they returned,* bringing with them John, also called Mark.
Context
23Nʼotu oge ahụ, mmụọ ozi Onyenwe anyị tiri ya ihe otiti dị egwu nʼihi na o nyeghị Chineke otuto ma otu. Ikpuru ripịara ya ahụ, nke mere ka ọ nwụọ. 24Ma okwu Chineke gara nʼihu na-aba ụba na-agbasakwa. 25Mgbe ha rụchara ọrụ ha, Banabas na Sọl si Jerusalem lọghachi. Ha kpọọrọ Jọn onye a na-akpọkwa Mak nʼije ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.