Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mikal, ada Sọl amụtaghị nwa ọbụla ruo nʼoge ọnwụ ya. 6:2 Ya bụ Kiriat Jearim. 1Ih 13:6 6:8 Perez Ụza pụtara ihe ntiwapụta megide Ụza 6:21 1Sa 13:14; 15:28

2 Samuel 6:23 in English

2 Samuel 6:23 · Berean Standard Bible

And Michal the daughter of Saul had no children to the day of her death.

Context

21Ma Devid zara Mikal sị ya, “Ọ bụ nʼihu Onyenwe anyị onye họpụtara m karịa nna gị* maọbụ onye ọbụla ọzọ sitere nʼụlọ ya ka m tere egwu. E, Onyenwe anyị ahụ họpụtara m ịbụ onyendu Izrel, ndị nke ya. Nʼezie, aga m aga nʼihu ịkpa agwa dịka onye nzuzu nʼihi ịsọpụrụ Onyenwe anyị. 22E, aga m aga nʼihu ịghọ onye na-enweghị uche, na onye e weturu ala nʼanya onwe m. Ma ụmụ agbọghọ ndị ahụ i kwuru okwu ha, ha ga-asọpụrụ m!” 23Mikal, ada Sọl amụtaghị nwa ọbụla ruo nʼoge ọnwụ ya. 6:2 Ya bụ Kiriat Jearim. 1Ih 13:6 6:8 Perez Ụza pụtara ihe ntiwapụta megide Ụza 6:21 1Sa 13:14; 15:28

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.