2 Samuel 23:25
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Shama, onye Harod, Elika, onye Harod,
2 Samuel 23:25 in English
2 Samuel 23:25 · Berean Standard Bible
Shammah the Harodite, Elika the Harodite,
Context
23A na-asọpụrụ ya nʼebe ọ dị ukwuu karịa onye ọbụla nʼetiti iri dike atọ ndị ahụ, ma o rughị ogugo ndị dike atọ mbụ ahụ. Devid mere ya onyeisi ndị na-eche ya nche. 24Nʼetiti iri ndị ikom atọ ahụ bụ:
Asahel, nwanne Joab,
Elhanan nwa Dodo, onye Betlehem 25Shama, onye Harod,
Elika, onye Harod, 26Helez onye Palti,
Ira, nwa Ikesh, onye Tekoa, 27Abieza, onye Anatot,
Mebunai, onye Husha,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.