2 Samuel 23:24
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼetiti iri ndị ikom atọ ahụ bụ: Asahel, nwanne Joab, Elhanan nwa Dodo, onye Betlehem
2 Samuel 23:24 in English
2 Samuel 23:24 · Berean Standard Bible
Now these were members of the Thirty:* Asahel the brother of Joab, Elhanan son of Dodo of Bethlehem,
Context
22Nke a bụ ụdị ike Benaya nwa Jehoiada kpara. Ya onwe ya nwekwara aha dịka ndị dike atọ mbụ. 23A na-asọpụrụ ya nʼebe ọ dị ukwuu karịa onye ọbụla nʼetiti iri dike atọ ndị ahụ, ma o rughị ogugo ndị dike atọ mbụ ahụ. Devid mere ya onyeisi ndị na-eche ya nche. 24Nʼetiti iri ndị ikom atọ ahụ bụ:
Asahel, nwanne Joab,
Elhanan nwa Dodo, onye Betlehem 25Shama, onye Harod,
Elika, onye Harod, 26Helez onye Palti,
Ira, nwa Ikesh, onye Tekoa,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.