Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Chineke na-enye eze ya mmeri dị ukwuu. Ọ na-egosikwa onye ya o tere mmanụ obi ebere. Ihe ndị a ka ọ na-emere Devid na ụmụ ụmụ ya, ruo mgbe niile ebighị ebi.” 22:5 Mmekpa ahụ nke na-eweta mbibi bịakwasịrị m

2 Samuel 22:51 in English

2 Samuel 22:51 · Berean Standard Bible

Great salvation He brings to His king. He shows loving devotion to His anointed, to David and his descendants forever.”

Context

49Onye na-anapụta m site nʼaka ndị iro m. I mere ka m dị elu karịa ndị iro m. Napụtakwa m site nʼaka nwoke na-eme ihe ike. 50Nʼihi nke a, Onyenwe anyị, aga m eto gị nʼetiti mba niile dị iche iche. Aga m abụku aha gị abụ otuto. 51“Chineke na-enye eze ya mmeri dị ukwuu. Ọ na-egosikwa onye ya o tere mmanụ obi ebere. Ihe ndị a ka ọ na-emere Devid na ụmụ ụmụ ya, ruo mgbe niile ebighị ebi.” 22:5 Mmekpa ahụ nke na-eweta mbibi bịakwasịrị m

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.