Native Bible

2 Kings 25:30 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Site nʼụbọchị ruo nʼụbọchị, eze Babilọn na-enye Jehoiakin oke ihe ruru ya kwa ụbọchị niile nke ọ dị ndụ. 25:4 Maọbụ, Babilọn 25:4 Ya bụ ndagwurugwu Jọdan 25:17 Nzọ ụkwụ iri abụọ na asaa 25:17 Nzọ ụkwụ anọ na ọkara 25:27 Ọ bụ ya bụkwa Evil-Merodak.

2 Kings 25:30 in English

2 Kings 25:30 · Berean Standard Bible

And the king provided Jehoiachin a daily portion for the rest of his life.

Context

28Ọ gwara ya okwu ọma, nye ya oche ọnọdụ ya dị elu karịa nke ndị eze ndị ọzọ ya na ha nọ na Babilọn. 29Nʼihi nke a, Jehoiakin gbanwere uwe mkpọrọ ya, wezuga ya. Sitekwa nʼoge ahụ, tutu ruo mgbe ọ nwụrụ, ya na eze na-erikọ nri. 30Site nʼụbọchị ruo nʼụbọchị, eze Babilọn na-enye Jehoiakin oke ihe ruru ya kwa ụbọchị niile nke ọ dị ndụ. 25:4 Maọbụ, Babilọn 25:4 Ya bụ ndagwurugwu Jọdan 25:17 Nzọ ụkwụ iri abụọ na asaa 25:17 Nzọ ụkwụ anọ na ọkara 25:27 Ọ bụ ya bụkwa Evil-Merodak.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.