Native Bible

2 Kings 18:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼafọ nke atọ nke ọchịchị Hoshea nwa Elaa eze Izrel ka Hezekaya nwa Ehaz eze Juda malitere ọchịchị nke ya.

2 Kings 18:1 in English

2 Kings 18:1 · Berean Standard Bible

In the third year of the reign of Hoshea son of Elah over Israel, Hezekiah son of Ahaz became king of Judah.

Context

1Nʼafọ nke atọ nke ọchịchị Hoshea nwa Elaa eze Izrel ka Hezekaya nwa Ehaz eze Juda malitere ọchịchị nke ya. 2Ọ gbara iri afọ abụọ na ise mgbe ọ malitere ị bụ eze. Ọ chịrị iri afọ abụọ na itoolu na Jerusalem. Aha nne ya bụ Abija,* ada Zekaraya. 3O mere ihe ziri ezi nʼanya Onyenwe anyị, dịka nna nna ya Devid.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.