Native Bible

2 Kings 17:41 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ bụ ezie na ndị a na-efe Onyenwe anyị ofufe, ma ha nọgidekwara na-ejere arụsị niile ha ozi. Ruo taa, ụmụ ha, na ụmụ ụmụ ha, gara nʼihu na-emekwa ihe nna nna ha mere. 17:6 Ndọta a dọtara ndị Izrel nʼagha nʼoge a, bụ nke ugboro abụọ. Nke mbụ, bụ nʼoge Peka bụ eze. 2Ez 15:29 17:7 Fere chi ndị ọzọ ofufe 17:18 Ndị alaeze ndịda si nʼagbụrụ Simiọn na Benjamin, maọbụ naanị ebo Juda gosiri onwe ha ndị kwesiri ntụkwasị obi, gụọ akwụkwọ 1Ez 11:13,32 17:25 Nʼihi nʼala ahụ tọgbọrọ nʼefu nwa oge nta, nke mere ka ọdụm bi nʼọhịa ndị Palestia mụbaa. Lev 26:21-22 17:27 Onye nʼotu nʼime ndị nchụaja ahụ Jeroboam họpụtara, bụ ndị na-achụ aja nye chi nwa ehi ahụ ọ kpụrụ na Betel. 1Ez 12:31 17:32 Kpọkwara isiala nye 17:37 Maọbụ, efekwala

2 Kings 17:41 in English

2 Kings 17:41 · Berean Standard Bible

So these nations worshiped the LORD but also served their idols, and to this day their children and grandchildren continue to do as their fathers did.

Context

39Kama, tụọnụ egwu ma fee Onyenwe anyị Chineke unu. Ọ bụ ya ga-anapụta unu site nʼaka ndị iro unu niile.” 40Ma ndị Izrel egeghị ntị, kama, dịka ụzọ ọjọọ ha si dị, ha fere chi ọzọ ofufe. 41Ọ bụ ezie na ndị a na-efe Onyenwe anyị ofufe, ma ha nọgidekwara na-ejere arụsị niile ha ozi. Ruo taa, ụmụ ha, na ụmụ ụmụ ha, gara nʼihu na-emekwa ihe nna nna ha mere. 17:6 Ndọta a dọtara ndị Izrel nʼagha nʼoge a, bụ nke ugboro abụọ. Nke mbụ, bụ nʼoge Peka bụ eze. 2Ez 15:29 17:7 Fere chi ndị ọzọ ofufe 17:18 Ndị alaeze ndịda si nʼagbụrụ Simiọn na Benjamin, maọbụ naanị ebo Juda gosiri onwe ha ndị kwesiri ntụkwasị obi, gụọ akwụkwọ 1Ez 11:13,32 17:25 Nʼihi nʼala ahụ tọgbọrọ nʼefu nwa oge nta, nke mere ka ọdụm bi nʼọhịa ndị Palestia mụbaa. Lev 26:21-22 17:27 Onye nʼotu nʼime ndị nchụaja ahụ Jeroboam họpụtara, bụ ndị na-achụ aja nye chi nwa ehi ahụ ọ kpụrụ na Betel. 1Ez 12:31 17:32 Kpọkwara isiala nye 17:37 Maọbụ, efekwala

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.