2 Ndị Eze 10:36
2 Kings 10:36 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma ụbọchị niile Jehu bụ eze Izrel nʼime Sameria dị iri afọ abụọ na asatọ. 10:1 Sameria, bụ isi obodo alaeze Ugwu, site nʼoge eze Omri chịrị Izrel. 1Ez 16:24 10:4 Eze abụọ a na-ekwu banyere ha nʼebe a, bụ Joram na Ahazaya. 2Ez 9:23-28 10:15 Ndị Rekab, bụ ndị sitere nʼagbụrụ Rekab, onye sitere nʼagbụrụ ndị Kena. Ha bụ agbụrụ na-ebi ndụ ogologo nʼihi na anyị nụrụ ihe banyere ha nʼakwụkwọ onye amụma Jer 35:5-10 Ha nʼebi nʼụlọ ikwu, bụrụkwa ndị nwere ezi ịnụ ọkụ nʼobi banyere ihe Chineke. Jetro, ọgọ nwoke Mosis si nʼagbụrụ a. Ọpụ 3:1; 4:18; 18:5; Ọnụ 10:29 10:21 Ehab bụ onye wuru ebe a, nke a na-anọ achụrụ arụsị Baal aja na Sameria. 1Ez 16:32
2 Kings 10:36 in English
2 Kings 10:36 · Berean Standard Bible
So the duration of Jehu’s reign over Israel in Samaria was twenty-eight years.
Context
34Akụkọ gbasara ọchịchị eze Jehu, na ihe niile o mere, na ịkpa ike ya niile, e deghị ha nʼakwụkwọ akụkọ ndị eze Izrel? 35Jehu sooro ndị nna nna ya ha dina nʼọnwụ, e lie ya na Sameria. Nwa ya bụ Jehoahaz nọchiri anya ya dịka eze. 36Ma ụbọchị niile Jehu bụ eze Izrel nʼime Sameria dị iri afọ abụọ na asatọ.
10:1 Sameria, bụ isi obodo alaeze Ugwu, site nʼoge eze Omri chịrị Izrel. 1Ez 16:24
10:4 Eze abụọ a na-ekwu banyere ha nʼebe a, bụ Joram na Ahazaya. 2Ez 9:23-28
10:15 Ndị Rekab, bụ ndị sitere nʼagbụrụ Rekab, onye sitere nʼagbụrụ ndị Kena. Ha bụ agbụrụ na-ebi ndụ ogologo nʼihi na anyị nụrụ ihe banyere ha nʼakwụkwọ onye amụma Jer 35:5-10 Ha nʼebi nʼụlọ ikwu, bụrụkwa ndị nwere ezi ịnụ ọkụ nʼobi banyere ihe Chineke. Jetro, ọgọ nwoke Mosis si nʼagbụrụ a. Ọpụ 3:1; 4:18; 18:5; Ọnụ 10:29
10:21 Ehab bụ onye wuru ebe a, nke a na-anọ achụrụ arụsị Baal aja na Sameria. 1Ez 16:32
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.