Native Bible

2 Chronicles 4:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

na Oke osimiri ahụ na ehi iri na abụọ ahụ dị ya nʼokpuru,

2 Chronicles 4:15 in English

2 Chronicles 4:15 · Berean Standard Bible

the Sea; the twelve oxen underneath the Sea;

Context

13narị anọ nke mkpụrụ pomegranet a kpụrụ akpụ maka ahịrị ihe abụọ ahụ a kpụrụ akpụ, ya bụ, ahịrị pomegranet abụọ nʼihi otu ihe ọkpụkpụ, iji chọọ ihe ọkpụkpụ ahụ yiri efere dị nʼisi elu ogidi ahụ mma; 14ihe ndọkwasị na efere ịsa mmiri ha, 15na Oke osimiri ahụ na ehi iri na abụọ ahụ dị ya nʼokpuru, 16na ite niile, shọvel niile, ihe ịgụrụ anụ niile na ihe ngwongwo ndị ọzọ ya na ha so. Ihe niile nke Huram-Abi mere eze Solomọn nʼihi ụlọnsọ Onyenwe anyị, bụ bronz e hichaziri nke ọma. 17Ọ bụ nʼala ụrọ, nʼobosara ala Jọdan, nʼetiti Sukọt na Zaretan, ka eze mere ka a nọrọ kpụọ ihe ndị a.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.