Native Bible

2 Chronicles 15:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ dịkwaghị agha ọzọ a lụrụ tutu ruo nʼafọ iri atọ na ise nke ọchịchị eze Asa na Juda. 15:2 Maọbụ, unu gbakụtara ya azụ

2 Chronicles 15:19 in English

2 Chronicles 15:19 · Berean Standard Bible

And there was no war until the thirty-fifth year of Asa’s reign.

Context

17Ọ bụ ezie na o wezugaghị ugwu niile dị elu site nʼIzrel, ma Asa ji obi zuruoke jere Onyenwe anyị ozi nʼoge ndụ ya niile 18O webatara nʼime ụlọnsọ ukwu Chineke, ọlaọcha na ọlaedo na ihe niile, nke nna ya na ya onwe ya doro nsọ. 19Ọ dịkwaghị agha ọzọ a lụrụ tutu ruo nʼafọ iri atọ na ise nke ọchịchị eze Asa na Juda. 15:2 Maọbụ, unu gbakụtara ya azụ

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.