2 Ihe E Mere 13:2
2 Chronicles 13:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ chịrị afọ atọ na Jerusalem. Aha nne ya bụ Maaka,* otu nʼime ụmụ nwanyị* Uriel, onye Gibea. Agha dịgidere nʼetiti Abija na Jeroboam.
2 Chronicles 13:2 in English
2 Chronicles 13:2 · Berean Standard Bible
and he reigned in Jerusalem three years. His mother’s name was Micaiah * daughter * of Uriel; she was from Gibeah. And there was war between Abijah and Jeroboam.
Context
1Abija malitere ịbụ eze Juda, nʼafọ iri na asatọ nke ọchịchị eze Jeroboam. 2Ọ chịrị afọ atọ na Jerusalem. Aha nne ya bụ Maaka,* otu nʼime ụmụ nwanyị* Uriel, onye Gibea.
Agha dịgidere nʼetiti Abija na Jeroboam. 3Abija họpụtara ndị ya dị ike nʼagha bụ ndị ọnụọgụgụ ha dị narị puku anọ, ma Jeroboam eze Izrel họpụtara ndị agha ọnụọgụgụ ha dị narị puku asatọ doo ha nʼusoro. 4Abija guzoro nʼugwu Zemaraim nʼala ugwu ugwu Ifrem jiri oke olu sị “Jeroboam na ndị Izrel niile geenụ m ntị!
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.