Native Bible

2 Chronicles 13:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Abija malitere ịbụ eze Juda, nʼafọ iri na asatọ nke ọchịchị eze Jeroboam.

2 Chronicles 13:1 in English

2 Chronicles 13:1 · Berean Standard Bible

In the eighteenth year of Jeroboam’s reign, Abijah * became king of Judah,

Context

1Abija malitere ịbụ eze Juda, nʼafọ iri na asatọ nke ọchịchị eze Jeroboam. 2Ọ chịrị afọ atọ na Jerusalem. Aha nne ya bụ Maaka,* otu nʼime ụmụ nwanyị* Uriel, onye Gibea. Agha dịgidere nʼetiti Abija na Jeroboam. 3Abija họpụtara ndị ya dị ike nʼagha bụ ndị ọnụọgụgụ ha dị narị puku anọ, ma Jeroboam eze Izrel họpụtara ndị agha ọnụọgụgụ ha dị narị puku asatọ doo ha nʼusoro.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.