2 Ihe E Mere 10:19
2 Chronicles 10:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ya mere, Izrel nọ na nnupu isi megide ụlọ Devid ruo taa. 10:18 Maọbụ, Hadoram
2 Chronicles 10:19 in English
2 Chronicles 10:19 · Berean Standard Bible
So to this day Israel has been in rebellion against the house of David.
Context
17Ma banyere ndị Izrel bi nʼobodo niile nke Juda, Rehoboam gara nʼihu bụrụ eze ha. 18Eze Rehoboam zipụrụ Adoniram* onyeisi na-elekọta ndị ọrụ mmanye ma ndị Izrel ji nkume tugbuo ya. Ma eze Rehoboam jisiri ike gbaba nʼime ụgbọ agha ya, gbalaga laa Jerusalem. 19Ya mere, Izrel nọ na nnupu isi megide ụlọ Devid ruo taa.
10:18 Maọbụ, Hadoram
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.