1 Timoti 5:25
1 Timothy 5:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Otu a kwa, ọrụ ọma na-apụta ihe, ma ọ bụladị ndị na-apụtaghị ihe, apụghị izo ha ezo. 5:18 Dit 25:4 5:18 Luk 10:7
1 Timothy 5:25 in English
1 Timothy 5:25 · Berean Standard Bible
In the same way, good deeds are obvious, and even the ones that are inconspicuous cannot remain hidden.
Context
23Aṅụkwala naanị mmiri ọzọ, na-aṅụ ntakịrị mmanya maka afọ gị na nrịa nrịa nke na-arịa gị ọtụtụ mgbe. 24Mmehie ụfọdụ mmadụ na-apụta ihe ma na-ebukwa ha ụzọ rụọ oche ikpe, ma ndị ọzọ ka a na-ahụta mmehie ha nʼoge ikpeazụ. 25Otu a kwa, ọrụ ọma na-apụta ihe, ma ọ bụladị ndị na-apụtaghị ihe, apụghị izo ha ezo.
5:18 Dit 25:4
5:18 Luk 10:7
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.