1 Ndị Tesalonaịka 5:17
1 Thessalonians 5:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Na-ekpenụ ekpere oge niile na-esepụghị aka.
1 Thessalonians 5:17 in English
1 Thessalonians 5:17 · Berean Standard Bible
Pray without ceasing.
Context
15Ka onye ọbụla ghara inyeghachi mmadụ ibe ya ihe ọjọọ nʼọnọdụ ihe ọjọọ. Kama gbalịsienụ ike ime ezi ihe nʼebe ibe unu nọ na nʼebe mmadụ niile nọ. 16Na-aṅụrịnụ ọṅụ oge niile. 17Na-ekpenụ ekpere oge niile na-esepụghị aka. 18Na-enyenụ ekele mgbe niile banyere ihe niile, nʼihi na nke a bụ ọchịchọ Chineke banyere unu ndị bụ nke Kraịst Jisọs. 19Unu emenyụla ọkụ Mmụọ Nsọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.