1 Ndị Tesalonaịka 2:20
1 Thessalonians 2:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼezie, unu onwe unu bụ ọṅụ na otuto anyị. 2:13 Okwu a na-arụsị ọrụ ike site nʼịgbanwe ndụ ndị mmadụ.
1 Thessalonians 2:20 in English
1 Thessalonians 2:20 · Berean Standard Bible
You are indeed our glory and our joy.
Context
18Anyị gbalịsịrị ike ịbịakwute unu, karịsịa, mụ onwe m bụ Pọl gbalịrị, gbalịa ịbịa, ma ekwensu gbochiri anyị. 19Nʼihi na olee ihe bụ olileanya anyị, maọbụ ọṅụ anyị, maọbụ okpueze anyị, nke anyị ga-eji nyaa isi mgbe a ga-eme ka anyị niile guzo nʼihu Onyenwe anyị Jisọs Kraịst, mgbe ọ ga-abịa? Ọ bụ na ọ bụghị unu onwe unu? 20Nʼezie, unu onwe unu bụ ọṅụ na otuto anyị.
2:13 Okwu a na-arụsị ọrụ ike site nʼịgbanwe ndụ ndị mmadụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.