1 Samuel 7:17
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma ọ na-alọghachi na Rema, nʼihi na ọ bụ nʼebe ahụ ka ụlọ ya dị. O kpekwara ndị Izrel ikpe nʼebe ahụ, wuokwara Onyenwe anyị ebe ịchụ aja nʼebe ahụ. 7:1 Igbe ọgbụgba ndụ ahụ dịgidere nʼebe a, ruo oge Devid bịara bulata ya na Jerusalem. 1Sa 6:21; Abụ 132:6; 2Sa 6:2-3 7:2 Eleghị anya nʼihi na Onyenwe anyị chepuru ihu ya site nʼebe ha nọ. 7:14 Ndị Amọrị bụ aha ọzọ eji mara ndị niile bụ ndị Kenan. Jen 14:5-7 7:16 Betel, Gilgal na Mizpa bụ obodo atọ ndị so nʼoke ala Benjamin ketara. Ọ bụkwa na mpaghara ala ndị a, ka ụlọnsọ Chineke dị. Jos 18:11-28; Jos 4:19
1 Samuel 7:17 in English
1 Samuel 7:17 · Berean Standard Bible
Then he would return to Ramah because his home was there, and there he judged Israel and built an altar to the LORD.
Context
15Samuel nọgidere dịka onye ikpe ndị Izrel ụbọchị niile nke ndụ ya. 16Afọ niile, ọ na-ejegharị site nʼotu obodo ruo nʼobodo ọzọ, site nʼobodo Betel ruo Gilgal, ruokwa Mizpa.* Ọ na-anọkwa nʼobodo ndị a na-ekpe ndị Izrel ikpe. 17Ma ọ na-alọghachi na Rema, nʼihi na ọ bụ nʼebe ahụ ka ụlọ ya dị. O kpekwara ndị Izrel ikpe nʼebe ahụ, wuokwara Onyenwe anyị ebe ịchụ aja nʼebe ahụ.
7:1 Igbe ọgbụgba ndụ ahụ dịgidere nʼebe a, ruo oge Devid bịara bulata ya na Jerusalem. 1Sa 6:21; Abụ 132:6; 2Sa 6:2-3
7:2 Eleghị anya nʼihi na Onyenwe anyị chepuru ihu ya site nʼebe ha nọ.
7:14 Ndị Amọrị bụ aha ọzọ eji mara ndị niile bụ ndị Kenan. Jen 14:5-7
7:16 Betel, Gilgal na Mizpa bụ obodo atọ ndị so nʼoke ala Benjamin ketara. Ọ bụkwa na mpaghara ala ndị a, ka ụlọnsọ Chineke dị. Jos 18:11-28; Jos 4:19
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.