1 Samuel 4:22
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O kwuru sị, “Ebube esitela nʼIzrel pụọ, nʼihi na e buuru igbe Chineke.” 4:8 Nʼihi na ndị Filistia e kwenyeghị na Chineke, kama ha kweere na chi arụsị. 4:18 Maọbụ, Duru ụmụ Izrel
1 Samuel 4:22 in English
1 Samuel 4:22 · Berean Standard Bible
“The glory has departed from Israel,” she said, “for the ark of God has been captured.”
Context
20Ma mgbe ọ na-anwụ, ndị inyom na-eji ya ime, sịrị ya, “Atụla egwu, adala mba, ị mụọla nwa nwoke.” Ma ọ zaghị ha ihe ọbụla. Ọ ṅakwaghị ha ntị. 21Ọ gụrụ nwantakịrị aha, kpọọ ya Ịkabọdụ, kwuo sị, “Ebube esitela nʼIzrel pụọ,” nʼihi obubu e buuru igbe ọgbụgba ndụ Chineke, na nʼihi ọnwụ nna di ya na di ya. 22O kwuru sị, “Ebube esitela nʼIzrel pụọ, nʼihi na e buuru igbe Chineke.”
4:8 Nʼihi na ndị Filistia e kwenyeghị na Chineke, kama ha kweere na chi arụsị.
4:18 Maọbụ, Duru ụmụ Izrel
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.