1 Samuel 2:1
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe ahụ Hana kpere ekpere sị: “Obi m na-aṅụrị ọṅụ nʼime Onyenwe anyị; nʼime Onyenwe anyị ka e buliri mpi* m elu. Ọnụ m na-anya isi megide ndị iro m, nʼihi na-enwere m mmasị na nzọpụta gị.
1 Samuel 2:1 in English
1 Samuel 2:1 · Berean Standard Bible
At that time Hannah prayed: “My heart rejoices in the LORD in whom my horn * is exalted. My mouth speaks boldly against my enemies, for I rejoice in Your salvation.
Context
1Mgbe ahụ Hana kpere ekpere sị:
“Obi m na-aṅụrị ọṅụ nʼime Onyenwe anyị;
nʼime Onyenwe anyị ka e buliri mpi* m elu.
Ọnụ m na-anya isi megide ndị iro m,
nʼihi na-enwere m mmasị na nzọpụta gị. 2“O nweghị onye dị nsọ dịka Onyenwe anyị;
o nweghị onye dị karịa gị,
o nweghị nkume ọzọ yiri Chineke anyị. 3“Anọgidela na-ekwu okwu site na mpako,
ekwekwala ka ọnụ gị kwupụta okwu nganga.
Nʼihi na Onyenwe anyị bụ Chineke maara ihe niile,
ya bụ onye na-anwale ọrụ niile.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.