Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ugbu a ndị Filistia e kewapụtara iche a pụọla gaa nʼụzọ warawara dị na Mikmash. 13:1 Nʼụfọdụ akwụkwọ ndị ọgbara ọhụrụ e nweghị ọnụọgụgụ a 13:22 Nkp 5:8 13:22 Ọ bụ ụta na àkụ ka ndị Izrel ji lụọ ọgụ.

1 Samuel 13:23 in English

1 Samuel 13:23 · Berean Standard Bible

And a garrison of the Philistines had gone out to the pass at Michmash.

Context

21Ihe ha na-akwụ maka ịmụ ọgụ igwuze ala, na mma oge ha bụ ụzọ abụọ nke shekel e kere ụzọ atọ, maka ịmụ anyụike, na ndụdụ, ya na ịpị ndụdụ e ji achị ehi bụ, otu ụzọ nke shekel e kere ụzọ atọ. 22Nke mere na ahụtaghị mma agha* maọbụ ùbe ọbụla nʼaka ndị agha Izrel nʼụbọchị agha ahụ, ma ọ bụghị naanị nke dị nʼaka Sọl na Jonatan.* 23Ugbu a ndị Filistia e kewapụtara iche a pụọla gaa nʼụzọ warawara dị na Mikmash. 13:1 Nʼụfọdụ akwụkwọ ndị ọgbara ọhụrụ e nweghị ọnụọgụgụ a 13:22 Nkp 5:8 13:22 Ọ bụ ụta na àkụ ka ndị Izrel ji lụọ ọgụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.