1 Samuel 11:15
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ya mere, mmadụ niile gara Gilgal. Na mmemme pụrụ iche, ha mere Sọl eze nʼihu Onyenwe anyị. Ha chụkwara aja udo nye Onyenwe anyị nʼebe ahụ. Ọṅụ jupụtakwara nʼobi Sọl na ndị Izrel niile. 11:1 Ndị Amọn bụ ụmụ ụmụ Lọt, Jen 19:38; Dit 2:19 nʼoge Ndị Ikpe na-achị nʼIzrel, ha gbalịrị ibuso ha agha ka ha nara ha ala ha. Nkp 3:13; 11:4-33
1 Samuel 11:15 in English
1 Samuel 11:15 · Berean Standard Bible
So all the people went to Gilgal and confirmed Saul as king in the presence of the LORD. There they sacrificed peace offerings before the LORD, and Saul and all the Israelites rejoiced greatly.
Context
13Ma Sọl zara sị, “O nweghị onye ọbụla a ga-egbu taa, nʼihi na taa, Onyenwe anyị anapụtala Izrel!” 14Samuel gwara ha sị, “Bịanụ ka anyị gaa Gilgal mee ịbụ eze a ka ọ dị ọhụrụ ọzọ.” 15Ya mere, mmadụ niile gara Gilgal. Na mmemme pụrụ iche, ha mere Sọl eze nʼihu Onyenwe anyị. Ha chụkwara aja udo nye Onyenwe anyị nʼebe ahụ. Ọṅụ jupụtakwara nʼobi Sọl na ndị Izrel niile.
11:1 Ndị Amọn bụ ụmụ ụmụ Lọt, Jen 19:38; Dit 2:19 nʼoge Ndị Ikpe na-achị nʼIzrel, ha gbalịrị ibuso ha agha ka ha nara ha ala ha. Nkp 3:13; 11:4-33
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.