Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ma nwanne nna Sọl sịrị, “Gwa m ihe Samuel gwara gị.”

1 Samuel 10:15 in English

1 Samuel 10:15 · Berean Standard Bible

“Tell me,” Saul’s uncle asked, “what did Samuel say to you?”

Context

13Mgbe Sọl buchara amụma, ọ rigooro gaa nʼebe ịchụ aja ahụ dị nʼelu ugwu. 14Mgbe nwanne nna ya hụrụ Sọl, ọ jụrụ ya ajụjụ sị, “Olee ebe ị gara?” Sọl zara ya sị, “Anyị gara ịchọ ịnyịnya ibu ndị ahụ furu efu, ma anyị achọtaghị ha, nʼihi ya anyị gara nʼebe onye amụma a na-akpọ Samuel ịjụta ase ebe ha nọ.” 15Ma nwanne nna Sọl sịrị, “Gwa m ihe Samuel gwara gị.” 16Sọl zara ya sị, “Ọ gwara anyị na a chọtala ịnyịnya ibu ndị ahụ.” Ma okwu gbasara alaeze, dịka Samuel siri kwuo ya, ọ gwaghị ya ihe ọbụla. 17Emesịa, Samuel kpọrọ nzukọ ndị Izrel niile na Mizpa,* ka ha bịa zute Onyenwe anyị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.