Native Bible

1 Peter 1:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

ma okwu Onyenwe anyị na-anọgide ruo mgbe ebighị ebi.”* Okwu ahụ bụkwa oziọma ahụ e zisaara unu. 1:16 Lev 11:44,45; 19:2 1:25 Aịz 40:6-8

1 Peter 1:25 in English

1 Peter 1:25 · Berean Standard Bible

but the word of the Lord stands forever.”* And this is the word that was proclaimed to you.

Context

23Nʼihi na amụọla unu ọzọ ugbu a, ọ bụghị site na mkpụrụ nke na-emebi emebi, kama site na nke na-apụghị imebi emebi, site nʼokwu Chineke nke dị ndụ ma na-adịgidekwa. 24Nʼihi na, “Mmadụ niile dị ka ahịhịa, ma ebube ha niile dị ka okoko osisi nke ọhịa, ahịhịa na-akpọnwụ, okoko osisi na-achanwụ, 25ma okwu Onyenwe anyị na-anọgide ruo mgbe ebighị ebi.”* Okwu ahụ bụkwa oziọma ahụ e zisaara unu. 1:16 Lev 11:44,45; 19:2 1:25 Aịz 40:6-8

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.