1 Pita 1:24
1 Peter 1:24 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼihi na, “Mmadụ niile dị ka ahịhịa, ma ebube ha niile dị ka okoko osisi nke ọhịa, ahịhịa na-akpọnwụ, okoko osisi na-achanwụ,
1 Peter 1:24 in English
1 Peter 1:24 · Berean Standard Bible
For, “All flesh is like grass, and all its glory like the flowers of the field; the grass withers and the flowers fall,
Context
22Ugbu a, ebe unu sitere nʼirubere eziokwu ahụ isi mee ka obi unu dị ọcha, nke mere na unu nwere ịhụnanya nke ihu abụọ nʼadịghị nʼebe ụmụnna unu nọ, sitenụ nʼobi unu na-ahụrịtanụ onwe unu nʼanya nʼebe ọ dị ukwuu. 23Nʼihi na amụọla unu ọzọ ugbu a, ọ bụghị site na mkpụrụ nke na-emebi emebi, kama site na nke na-apụghị imebi emebi, site nʼokwu Chineke nke dị ndụ ma na-adịgidekwa. 24Nʼihi na,
“Mmadụ niile dị ka ahịhịa,
ma ebube ha niile dị ka okoko osisi nke ọhịa,
ahịhịa na-akpọnwụ, okoko osisi na-achanwụ, 25ma okwu Onyenwe anyị na-anọgide ruo mgbe ebighị ebi.”*
Okwu ahụ bụkwa oziọma ahụ e zisaara unu.
1:16 Lev 11:44,45; 19:2
1:25 Aịz 40:6-8
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.