1 Ndị Eze 9:18
1 Kings 9:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Baalat na Tadmọ* nke dị nʼọzara nʼime ala ya.
1 Kings 9:18 in English
1 Kings 9:18 · Berean Standard Bible
Baalath, and Tamar * in the Wilderness of Judah,*
Context
16Fero eze Ijipt buru agha na mbụ merie Gaza, kpọọ ya ọkụ, gbukwaa ọtụtụ ndị Kenan bi nʼobodo ahụ, were ya nye nwa ya nwanyị, bụ nwunye Solomọn, ka ọ bụrụ ihe o ji duo ya ụlọ. 17Solomọn wugharịrị obodo Gaza, wuokwa ndịda Bet-Horon, 18Baalat na Tadmọ* nke dị nʼọzara nʼime ala ya. 19O wukwara ọtụtụ obodo ebe nchịkọba ihe, obodo ebe idebe ụgbọ agha na ịnyịnya ya niile. O wuru ihe ọbụla gụrụ obi ya agụụ iwu na Jerusalem, Lebanọn na nʼoke ala ahụ niile ọ na-achị. 20Ndị niile fọdụrụ ndụ nʼetiti ndị Amọrait, ndị Het, ndị Periz, ndị Hiv na Jebus (ndị ahụ abụghị ndị Izrel),
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.