Native Bible

1 Kings 6:38 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ bụ nʼime afọ iri na otu, nʼọnwa Bul,* ya bụ ọnwa nke asatọ, ka e wusiri ụlọnsọ ukwu ahụ, nʼihe niile ya dịka ntụziaka e nyere si dị. Ọ bụ afọ asaa ka o weere ya i ji rụchaa ụlọnsọ ukwu ahụ. 6:1 Ọnwa Zif, bụ ọnwa abụọ nʼafọ, nʼọnụọgụgụ afọ ndị Juu ma bụrụ ọnwa ise nʼafọ nʼọnụọgụgụ afọ ugbu. 6:6 Maọbụ, ụlọ nke mbụ dị nʼala 6:20 Ọpụ 37:25-28; 1Ez 7:48-50 6:20 Ogologo ime ime nʼụlọnsọ ukwu a, bụ ọtụtụ abụọ, ma a tụnyere ya na Ebe Kachasị Nsọ nke ụlọ nzute ahụ. Ọpụ 26 6:38 Ọnwa Bul, bụ ọnwa nke asatọ, nʼọnụọgụgụ afọ ndị Juu, ma bụrụ ọnwa iri nʼafọ nʼọnụọgụgụ ugbu a.

1 Kings 6:38 in English

1 Kings 6:38 · Berean Standard Bible

In his eleventh year and eighth month, the month of Bul,* the temple was finished in every detail and according to every specification. So he built the temple in seven years.

Context

36O wuru ogige nʼime ụlọnsọ ukwu ahụ. Ọ bụ ahịrị nkume atọ e doziri edozi na otu ahịrị osisi sida a kwachara nke ọma ka e ji wuo ogige a. 37Ọ bụ nʼọnwa Ziv, nʼafọ nke anọ, nke ịbụ eze Solomọn ka a tọrọ ntọala ụlọnsọ ukwu Onyenwe anyị. 38Ọ bụ nʼime afọ iri na otu, nʼọnwa Bul,* ya bụ ọnwa nke asatọ, ka e wusiri ụlọnsọ ukwu ahụ, nʼihe niile ya dịka ntụziaka e nyere si dị. Ọ bụ afọ asaa ka o weere ya i ji rụchaa ụlọnsọ ukwu ahụ. 6:1 Ọnwa Zif, bụ ọnwa abụọ nʼafọ, nʼọnụọgụgụ afọ ndị Juu ma bụrụ ọnwa ise nʼafọ nʼọnụọgụgụ afọ ugbu. 6:6 Maọbụ, ụlọ nke mbụ dị nʼala 6:20 Ọpụ 37:25-28; 1Ez 7:48-50 6:20 Ogologo ime ime nʼụlọnsọ ukwu a, bụ ọtụtụ abụọ, ma a tụnyere ya na Ebe Kachasị Nsọ nke ụlọ nzute ahụ. Ọpụ 26 6:38 Ọnwa Bul, bụ ọnwa nke asatọ, nʼọnụọgụgụ afọ ndị Juu, ma bụrụ ọnwa iri nʼafọ nʼọnụọgụgụ ugbu a.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.