1 Ndị Eze 6:15
1 Kings 6:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O ji osisi sida dị obosara machie ahụ ime ụlọnsọ ukwu ahụ site nʼakụkụ ala ruo nʼelu ya. E jikwa osisi junipa machie ala ụlọ ahụ niile.
1 Kings 6:15 in English
1 Kings 6:15 · Berean Standard Bible
He lined the interior walls with cedar paneling from the floor of the temple to the ceiling, and he covered the floor with cypress * boards.
Context
13Aga m ebikwa nʼetiti ndị Izrel, agaghị m ahapụkwa ndị m, Izrel.” 14Emesịa, Solomọn wusiri ụlọnsọ ukwu ahụ. 15O ji osisi sida dị obosara machie ahụ ime ụlọnsọ ukwu ahụ site nʼakụkụ ala ruo nʼelu ya. E jikwa osisi junipa machie ala ụlọ ahụ niile. 16O ji osisi sida kewapụta ihe ruru mita itoolu nʼazụ ụlọnsọ ukwu ahụ, site nʼala ụlọ ahụ ruo nʼelu, nʼihi iwepụta site nʼụlọnsọ ahụ, ime ime ebe nsọ, nke bụ Ebe Kachasị Nsọ. 17Ụlọ ezumezu nke dị nʼihu ọnụụlọ a dị iri mita na asatọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.