Native Bible

1 Kings 4:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ben-Hesed, onye na-achị Arubot, na Soko, na Ala Hefa niile.

1 Kings 4:10 in English

1 Kings 4:10 · Berean Standard Bible

Ben-hesed in Arubboth (Socoh and all the land of Hepher belonged to him);

Context

8Nke a bụ aha ndị ikom iri na abụọ ahụ. Ben-Hua, onye na-achị ala ugwu ugwu Ifrem. 9Ben-Deka, onye na-achị Makaz, na Shaalbim na Bet-Shemesh, na Elọn Bethanan. 10Ben-Hesed, onye na-achị Arubot, na Soko, na Ala Hefa niile. 11Ben-Abinadab, onye na-achị ala elu elu Doa. Nwoke a lụrụ Tafat, nwa nwanyị Solomọn. 12Baana, nwa Ahilud, onye na-achị Teanak, na Megido nʼakụkụ Bet-Shan niile, nke dị nʼakụkụ Zaretan na ndịda Jezril, sitekwa na Bet-Shan ruo Ebel-Mehola gafee ma ruokwa Jokmeam.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.