Native Bible

1 Kings 20:43 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼihi okwu a, eze Izrel ji iwe na ihu mgbarụ laa nʼụlọ ya dị na Sameria. 20:10 1Ez 19:2; 2Ez 6:31 20:13 1Ez 20:28 20:36 1Ez 13:24. 20:39 2Ez 10:24

1 Kings 20:43 in English

1 Kings 20:43 · Berean Standard Bible

Sullen and angry, the king of Israel went home to Samaria.

Context

41Mgbe ahụ, onye amụma ahụ mere ngwangwa wepụ akwa ahụ o ji kechie anya ya abụọ. Eze Izrel matakwara na ọ bụ otu onye nʼime ndị amụma. 42Onye amụma ahụ gwara eze okwu sị ya, “Otu a ka Onyenwe anyị kwuru, ‘Ebe i mere ka nwoke a laa, bụ onye m nyere gị nʼaka ime ka ọ nwụọ, ugbu a, ị ghaghị ịnwụ nʼọnọdụ ya. A ga-alakwa ndị gị nʼiyi, nʼọnọdụ ndị nke ya.’ ” 43Nʼihi okwu a, eze Izrel ji iwe na ihu mgbarụ laa nʼụlọ ya dị na Sameria. 20:10 1Ez 19:2; 2Ez 6:31 20:13 1Ez 20:28 20:36 1Ez 13:24. 20:39 2Ez 10:24

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.