1 Ndị Eze 2:46
1 Kings 2:46 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe ahụ, eze nyere Benaya, nwa Jehoiada iwu ka o gbuo Shimei. Ọ pụkwara tituo ya, ọ nwụọ. Sitekwa nʼoge ahụ, alaeze Solomọn guzosiri ike nʼaka ya. 2:19 Nʼụlọeze mba ndị dị nʼọwụwa anyanwụ, nne eze bụ onye a na-asọpụrụ. A na-enyekwa ya ọrụ ụfọdụ ka ọ rụọ, i ji kwanyere ya ugwu. 2:26 Anatot, bụ otu nʼime obodo nke ebo Benjamin nyere ndị nchụaja Jos 21:18; Jer 1:1 2:27 Ọ bụ naanị Abịata gbapụrụ mgbe a na-egbu ndị ezinaụlọ Elayị. 1Sa 22:17-20 2:27 1Sa 2:27-36 2:34 Nʼoge ochie, nʼihi na-enweghị ebe ili ozu nke ozuzu ọha, a na-eli onye ọbụla nʼala nke aka ya. 2:39 Obodo Gat dị na Filistia. 2:44 2Sa 16:5-13
1 Kings 2:46 in English
1 Kings 2:46 · Berean Standard Bible
Then the king commanded Benaiah son of Jehoiada, and he went out and struck Shimei down, and he died. Thus the kingdom was firmly established in the hand of Solomon.
Context
44Eze gwakwara Shimei okwu sị ya, “I maara ihe ọjọọ* niile i mere megide nna m Devid. Ugbu a Onyenwe anyị ga-akwụghachi gị ụgwọ nʼihi omume ọjọọ gị. 45Ma eze Solomọn ga-abụ onye a gọziri agọzi. Ocheeze Devid ga-eguzosikwa ike nʼihu Onyenwe anyị ruo mgbe ebighị ebi.” 46Mgbe ahụ, eze nyere Benaya, nwa Jehoiada iwu ka o gbuo Shimei. Ọ pụkwara tituo ya, ọ nwụọ.
Sitekwa nʼoge ahụ, alaeze Solomọn guzosiri ike nʼaka ya.
2:19 Nʼụlọeze mba ndị dị nʼọwụwa anyanwụ, nne eze bụ onye a na-asọpụrụ. A na-enyekwa ya ọrụ ụfọdụ ka ọ rụọ, i ji kwanyere ya ugwu.
2:26 Anatot, bụ otu nʼime obodo nke ebo Benjamin nyere ndị nchụaja Jos 21:18; Jer 1:1
2:27 Ọ bụ naanị Abịata gbapụrụ mgbe a na-egbu ndị ezinaụlọ Elayị. 1Sa 22:17-20
2:27 1Sa 2:27-36
2:34 Nʼoge ochie, nʼihi na-enweghị ebe ili ozu nke ozuzu ọha, a na-eli onye ọbụla nʼala nke aka ya.
2:39 Obodo Gat dị na Filistia.
2:44 2Sa 16:5-13
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.