1 Ndị Eze 15:10
1 Kings 15:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ chịrị iri afọ anọ na otu na Jerusalem. Aha nne nne ya bụ Maaka, nwa nwanyị Abishalom.
1 Kings 15:10 in English
1 Kings 15:10 · Berean Standard Bible
and he reigned in Jerusalem forty-one years. His grandmother’s * name was Maacah daughter of Abishalom.
Context
8Abija sooro nna nna ya ha dina nʼọnwụ, e lie ya nʼobodo Devid. Asa, nwa ya nwoke ghọrọ eze nʼọnọdụ ya. 9Nʼafọ nke iri abụọ nke ọchịchị Jeroboam eze Izrel, ka Asa ghọrọ eze Juda. 10Ọ chịrị iri afọ anọ na otu na Jerusalem. Aha nne nne ya bụ Maaka, nwa nwanyị Abishalom. 11Asa mere ihe ziri ezi nʼanya Onyenwe anyị dịka Devid nna ya mere.* 12O sitere nʼala ahụ niile chụpụ ndị ikom akwụna ụlọ arụsị niile, wezugakwa arụsị niile nke ndị nna nna ya ha mere.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.