1 Ndị Eze 14:1
1 Kings 14:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼoge a, Abija nwa Jeroboam nọ nʼọrịa nke dị ukwuu.
1 Kings 14:1 in English
1 Kings 14:1 · Berean Standard Bible
At that time Abijah son of Jeroboam became ill,
Context
1Nʼoge a, Abija nwa Jeroboam nọ nʼọrịa nke dị ukwuu. 2Nʼihi ya, Jeroboam sịrị nwunye ya, “Gaa, jikwaa onwe gị nʼụzọ mmadụ na-enweghị ike ịmata na ị bụ nwunye Jeroboam. Ị ga-ejekwa Shaịlo, Ahija onye amụma nọ nʼebe ahụ, bụ nwoke ahụ gwara m okwu na m ga-abụ eze ndị nke a. 3Chịrịkwa ogbe achịcha iri, na achịcha nta ole na ole, na otu karama mmanụ aṅụ, jekwuru ya. Ọ ga-agwa gị ihe ga-eme banyere nwantakịrị a.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.