1 Ndị Kọrint 7:21
1 Corinthians 7:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ị bụ ohu mgbe a kpọrọ gị? Echegbula onwe gị nʼihi ya. Kama ọ bụrụ na ọ dị ụzọ ị pụrụ isi nwere onwe gị, were ohere ahụ mee ihe ugbu a.
1 Corinthians 7:21 in English
1 Corinthians 7:21 · Berean Standard Bible
Were you a slave when you were called? Do not let it concern you—but if you can gain your freedom, take the opportunity.
Context
19Nʼihi na ọ dịghị mkpa ma e biri gị ugwu ma e bighị gị ugwu. Ihe kachasị mkpa bụ idebe iwu Chineke. 20Ka onye ọbụla nọgide dịka ọ dị mgbe a kpọrọ ya. 21Ị bụ ohu mgbe a kpọrọ gị? Echegbula onwe gị nʼihi ya. Kama ọ bụrụ na ọ dị ụzọ ị pụrụ isi nwere onwe gị, were ohere ahụ mee ihe ugbu a. 22Nʼihi na onye ọbụla Onyenwe anyị Chineke kpọrọ mgbe o bụ ohu, aghọọla onye nweere onwe ya nʼime Onyenwe anyị. Otu aka ahụ, onye nwerela onwe ya mgbe Onyenwe anyị kpọrọ ya aghọọla ohu nke Kraịst. 23Akwụọla ụgwọ isi unu, unu abụkwala ohu mmadụ ọzọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.